التحديثات الأخيرة
-
Ọ nweghị ihe abalị mere ehihe na-agaghị ama.Ọ nweghị ihe abalị mere ehihe na-agaghị ama.0 التعليقات 0 المشاركات 141 مشاهدة 0 معاينةالرجاء تسجيل الدخول , للأعجاب والمشاركة والتعليق على هذا!
-
ARỤ (Agwa Rụrụ Uṅyi)
Arụ bụ nsọala nke emejọrọ ala ,mmadụ ma ọ bụ chi.Ọ bụ agwa rụrụ uṅyi. Arụ bụ ihe mmadụ kpachara-anya mee.
Arụ metụtara ikwafụ ọbara, mmekọrita nwoke na nwaanyị nke omenaala igbo na-anabataghị, dika itepu ime n’ihe ndị ọzọ. Ntị nuru ya na-agbapụ aka ma si tufịakwa!
Ndị igbo were ihe ndị a dika arụ: Nna na nwa ya inwe mmekọ nwoke na nwaanyị, nne na nwa inwe mmekọ nwoke na nwaanyị, nwanne na nwanne inwe mmekọ nwoke na nwaanyị. Ndị ọzọ bụ nwaaanyị na nwaanyị inwe mmekọ, nwoke na nwoke inwe mmekọ, nwoke ma ọ bụ nwaanyị inwe mmekọ onye ọ gaghị alụ (nwa nwanne gị nwaanyị/nwa nwanne gị nwoke, nwanne nwaanyị gị/nwanne di gị). Akwụkwọ nsọ megidere agwa ọjọọ ndị a (leviticus 18:6-18).
Ịkwafụ obara n’udi ọ bụla, ikwaso nwaanyị iko n’ike, mmadụ ịdina anụmanụ, ị ji mmadụ agwọ ọgwụ ego, mmadụ igbu onwe ya, ị nara mmadụ ala ya na ike .
Ndị mmadụ n’etinye aka n’omume rụrụ arụ ndị a site n’echiche gbagọrọ agbagọ. Ụfodụ na-eme ya maka ego na ịkịkere. Nke ọzọ bụ agwa gịnị ga-eme?, anya ụkwụ. Enweghị ntụziaka gbasara omenaala di iche iche. Echeghị echiche gbasara ọghọm di na ya, maka onye buru Chi ya ụzọ ọ gbawụrụ onwe ya na-ọsọ.
Ọghọm mekụtara onye mere arụ, bụ ịkwa-ala. Onye isi ala na ndị obodo n’akpọrọ onye ahụ na ngwa ihe ndị ọ zụtara gagharịa n’obodo. Ọ n’ewedata nsọpụrụ onye ahụ na ezinaụlọ ya. Ana achụpụ onye ahu n’obodo/otu di iche iche. Ana akwụ ụgwọ ọchụ/igbu mmadụ site na-ego, ala ma ọ bụ mmadụ. ọ n’emekụta alụ m di na nwunye nke ndị ntọrọrobịa. Umụaka ndị amụtara site n’agwa ọjọọ a n’a bụ nsogbu nye obodo ha. Arụ n’ eweta onwu ike, agaghị n’ihu na ọrịa di iche iche. Arụ ndị nne na nna mere na-emekuta oganiihu na-ahụike ụmụ ụmụ ha. Onye gbụrụ nwa nne ya maka ego ma ọ bụ ala agaghị enwe ezumike na ndụ ya. Mmadụ nwere ike gaa nga(mkpọrọ) maka agwa ọjọọ ndị a. Ana ele onye dinara anụmanụ anya dika onye isi n’adighị mma. Onye mere arụ di n’ụjọ mgbe niile.
Nwa afọ igbo ọ bụla ga-enye aka ịkwusị agwa ọjọọ a site n’ịnye ndị ntọrọbịa ezigbo ndụmọdụ. Ndị nne na nna ga akọwara ụmụ ha ihe ndị bụ arụ n’obodo ha-maka ngide nnụnụ bụ n’ụtụtụ.
Ndị nwoke na ndị nwaanyi ga e nwe ụlọ ebe ndina nke ha, maka anaghị edebe ji na ewu n’otu ụlọ.
Ndị nne ga egosi ndị nwaanyị ka esi eke ekike ga ekpụshị ahụ ha nke ọma mgbe ọ bụla. Nwee ndidi ma na-agbasị mbọ ike. Maka aka ajaja butere ọnụ mmanụ mmanụ. Erela mpkụrụ obi gị maka ego .
Arụ bụ ikụkụ ọjọọ, echetala ya ma ọ bụ ime ya.
Arụ na-esi ịsị karịa nkapị/nkakwụ.
ARỤ (Agwa Rụrụ Uṅyi) Arụ bụ nsọala nke emejọrọ ala ,mmadụ ma ọ bụ chi.Ọ bụ agwa rụrụ uṅyi. Arụ bụ ihe mmadụ kpachara-anya mee. Arụ metụtara ikwafụ ọbara, mmekọrita nwoke na nwaanyị nke omenaala igbo na-anabataghị, dika itepu ime n’ihe ndị ọzọ. Ntị nuru ya na-agbapụ aka ma si tufịakwa! Ndị igbo were ihe ndị a dika arụ: Nna na nwa ya inwe mmekọ nwoke na nwaanyị, nne na nwa inwe mmekọ nwoke na nwaanyị, nwanne na nwanne inwe mmekọ nwoke na nwaanyị. Ndị ọzọ bụ nwaaanyị na nwaanyị inwe mmekọ, nwoke na nwoke inwe mmekọ, nwoke ma ọ bụ nwaanyị inwe mmekọ onye ọ gaghị alụ (nwa nwanne gị nwaanyị/nwa nwanne gị nwoke, nwanne nwaanyị gị/nwanne di gị). Akwụkwọ nsọ megidere agwa ọjọọ ndị a (leviticus 18:6-18). Ịkwafụ obara n’udi ọ bụla, ikwaso nwaanyị iko n’ike, mmadụ ịdina anụmanụ, ị ji mmadụ agwọ ọgwụ ego, mmadụ igbu onwe ya, ị nara mmadụ ala ya na ike . Ndị mmadụ n’etinye aka n’omume rụrụ arụ ndị a site n’echiche gbagọrọ agbagọ. Ụfodụ na-eme ya maka ego na ịkịkere. Nke ọzọ bụ agwa gịnị ga-eme?, anya ụkwụ. Enweghị ntụziaka gbasara omenaala di iche iche. Echeghị echiche gbasara ọghọm di na ya, maka onye buru Chi ya ụzọ ọ gbawụrụ onwe ya na-ọsọ. Ọghọm mekụtara onye mere arụ, bụ ịkwa-ala. Onye isi ala na ndị obodo n’akpọrọ onye ahụ na ngwa ihe ndị ọ zụtara gagharịa n’obodo. Ọ n’ewedata nsọpụrụ onye ahụ na ezinaụlọ ya. Ana achụpụ onye ahu n’obodo/otu di iche iche. Ana akwụ ụgwọ ọchụ/igbu mmadụ site na-ego, ala ma ọ bụ mmadụ. ọ n’emekụta alụ m di na nwunye nke ndị ntọrọrobịa. Umụaka ndị amụtara site n’agwa ọjọọ a n’a bụ nsogbu nye obodo ha. Arụ n’ eweta onwu ike, agaghị n’ihu na ọrịa di iche iche. Arụ ndị nne na nna mere na-emekuta oganiihu na-ahụike ụmụ ụmụ ha. Onye gbụrụ nwa nne ya maka ego ma ọ bụ ala agaghị enwe ezumike na ndụ ya. Mmadụ nwere ike gaa nga(mkpọrọ) maka agwa ọjọọ ndị a. Ana ele onye dinara anụmanụ anya dika onye isi n’adighị mma. Onye mere arụ di n’ụjọ mgbe niile. Nwa afọ igbo ọ bụla ga-enye aka ịkwusị agwa ọjọọ a site n’ịnye ndị ntọrọbịa ezigbo ndụmọdụ. Ndị nne na nna ga akọwara ụmụ ha ihe ndị bụ arụ n’obodo ha-maka ngide nnụnụ bụ n’ụtụtụ. Ndị nwoke na ndị nwaanyi ga e nwe ụlọ ebe ndina nke ha, maka anaghị edebe ji na ewu n’otu ụlọ. Ndị nne ga egosi ndị nwaanyị ka esi eke ekike ga ekpụshị ahụ ha nke ọma mgbe ọ bụla. Nwee ndidi ma na-agbasị mbọ ike. Maka aka ajaja butere ọnụ mmanụ mmanụ. Erela mpkụrụ obi gị maka ego . Arụ bụ ikụkụ ọjọọ, echetala ya ma ọ bụ ime ya. Arụ na-esi ịsị karịa nkapị/nkakwụ.0 التعليقات 2 المشاركات 221 مشاهدة 0 معاينة -
Empower yourself with the unique Igbo book for beginners, Contact Gospel Home (Aguda) at 08066542254, Pastor Mike (Aguda) at 08033516727, Silver Peter (Lawanson) at 08038300666, Educhuks (Okoko) Summit Bks (Okoko) at 08063762336, or Oshokeme (Abuja) at 08137773864. WhatsApp at +23407064308957.
Empower yourself with the unique Igbo book for beginners, Contact Gospel Home (Aguda) at 08066542254, Pastor Mike (Aguda) at 08033516727, Silver Peter (Lawanson) at 08038300666, Educhuks (Okoko) Summit Bks (Okoko) at 08063762336, or Oshokeme (Abuja) at 08137773864. WhatsApp at +23407064308957. -
Empower yourself with the unique Igbo book for beginners, Contact Gospel Home (Aguda) at 08066542254, Pastor Mike (Aguda) at 08033516727, Silver Peter (Lawanson) at 08038300666, Educhuks (Okoko) Summit Bks (Okoko) at 08063762336, or Oshokeme (Abuja) at 08137773864. WhatsApp at +23407064308957.
Empower yourself with the unique Igbo book for beginners, Contact Gospel Home (Aguda) at 08066542254, Pastor Mike (Aguda) at 08033516727, Silver Peter (Lawanson) at 08038300666, Educhuks (Okoko) Summit Bks (Okoko) at 08063762336, or Oshokeme (Abuja) at 08137773864. WhatsApp at +23407064308957. -
Ndu bụ akụNdu bụ akụ
-
Aghara ndu kpaa akụ ọ bụrụ nke ndị iro.Aghara ndu kpaa akụ ọ bụrụ nke ndị iro.
-
Ngwere niile makpụ amakpụ onweghị onye ma nke afọ na ahị.Ngwere niile makpụ amakpụ onweghị onye ma nke afọ na ahị.
-
Ukwụ ọkụkọ zoro nwa ya adịghị egbu ya.Ukwụ ọkụkọ zoro nwa ya adịghị egbu ya.0 التعليقات 0 المشاركات 154 مشاهدة 0 معاينة
-
Onye di ndu nwere olile anya.Onye di ndu nwere olile anya.
-
Ụnụ aboolachị ndị ọma!Ụnụ aboolachị ndị ọma!0 التعليقات 0 المشاركات 158 مشاهدة 0 معاينة
-
0 التعليقات 0 المشاركات 170 مشاهدة 0 معاينة
-
Biko adịghị ese okwu.Biko adịghị ese okwu.0 التعليقات 0 المشاركات 156 مشاهدة 0 معاينة -
Onyinye pụrụ iche ị ga-enye nwa gị b asụsụ igbo.Onyinye pụrụ iche ị ga-enye nwa gị b asụsụ igbo.0 التعليقات 0 المشاركات 201 مشاهدة 0 معاينة
-
Ngozi na mbuli elu ga-abu nke gị.Ngozi na mbuli elu ga-abu nke gị.
-
Ụnụ aboolach?Ụnụ aboolach?0 التعليقات 0 المشاركات 144 مشاهدة 0 معاينة
-
0 التعليقات 0 المشاركات 152 مشاهدة 0 معاينة
-
0 التعليقات 1 المشاركات 187 مشاهدة 0 معاينة
-
Mmadụ atọ kee puku naịra isii (N60,000). Ego ole ka otu onye ketara?Mmadụ atọ kee puku naịra isii (N60,000). Ego ole ka otu onye ketara?0 التعليقات 0 المشاركات 182 مشاهدة 0 معاينة
-
Mgbe ịna eri, mgbe ịna aṅu echefule Chineke kere gị.Mgbe ịna eri, mgbe ịna aṅu echefule Chineke kere gị.0 التعليقات 0 المشاركات 178 مشاهدة 0 معاينة
-
Azụ iri (10) ewepun ya atọ. Ole fọrọ?Azụ iri (10) ewepun ya atọ. Ole fọrọ?0 التعليقات 2 المشاركات 274 مشاهدة 0 معاينة
-
Nchụ oyiNchụ oyi0 التعليقات 5 المشاركات 426 مشاهدة 0 معاينة
-
Onye di ndụ nwere olile anya.Onye di ndụ nwere olile anya.
-
puku naịra abụọpuku naịra abụọ
-
0 التعليقات 0 المشاركات 188 مشاهدة 0 معاينة
-
Ewu anaghị eri ihe onye mu anya.Ewu anaghị eri ihe onye mu anya.0 التعليقات 1 المشاركات 274 مشاهدة 0 معاينة
-
Onye di mma n'azụ?Onye di mma n'azụ?0 التعليقات 0 المشاركات 142 مشاهدة 0 معاينة
-
Egbe bere ụgo bere nkesị ibe ya ebele nku kwakwa ya.Egbe bere ụgo bere nkesị ibe ya ebele nku kwakwa ya.
-
Ndeewoo nu oo...
Ndeewoo nu oo...0 التعليقات 0 المشاركات 173 مشاهدة 0 معاينة -
Jisie nu ike.Jisie nu ike.
-
Ndeewoo nu oo...Ndeewoo nu oo...0 التعليقات 0 المشاركات 210 مشاهدة 0 معاينة
-
Kwuo kwe nke ịma.Kwuo kwe nke ịma.
-
Egbe bere ụgo bere nke sị ibe ya ebela nku kwakwa ya.Egbe bere ụgo bere nke sị ibe ya ebela nku kwakwa ya.
-
Egbule onye agbata obi gị.Egbule onye agbata obi gị.0 التعليقات 0 المشاركات 296 مشاهدة 0 معاينة
-
Gbala m afa ndụ,agbala nke ọnwụ.Gbala m afa ndụ,agbala nke ọnwụ.0 التعليقات 0 المشاركات 284 مشاهدة 0 معاينة
-
Gbala m afa ndu,agbala nke ọnwu.Gbala m afa ndu,agbala nke ọnwu.0 التعليقات 0 المشاركات 174 مشاهدة 0 معاينة
-
0 التعليقات 0 المشاركات 207 مشاهدة 0 معاينة
-
Onye bụ onye agbata obi gị?
Onye bụ onye agbata obi gị?0 التعليقات 0 المشاركات 134 مشاهدة 0 معاينة -
Udo ka mma.
Udo ka mma.0 التعليقات 0 المشاركات 130 مشاهدة 0 معاينة -
Ewu na-eso onye ji ịgu nkwụ.Ewu na-eso onye ji ịgu nkwụ.0 التعليقات 0 المشاركات 146 مشاهدة 0 معاينة
-
0 التعليقات 2 المشاركات 269 مشاهدة 0 معاينة
-
Ewu na-eso onye ji ịgu nkwụ.Ewu na-eso onye ji ịgu nkwụ.
-
Ọchi abughị ụtọ.Ọchi abughị ụtọ.
-
Gwam gwam gwam ihe mere eze ji rachaa ntụ?Gwam gwam gwam ihe mere eze ji rachaa ntụ?
-
-
Otu nari puku naịra.Otu nari puku naịra.
-
-
Kwụtụrụ m abughị, meturu m.Kwụtụrụ m abughị, meturu m.0 التعليقات 0 المشاركات 193 مشاهدة 0 معاينة
-
I nwere ike ji ose ọji kute arụsị, mgbe ọ ga-ala ọ chọwa ehi.I nwere ike ji ose ọji kute arụsị, mgbe ọ ga-ala ọ chọwa ehi.0 التعليقات 0 المشاركات 206 مشاهدة 0 معاينة
-
Ihe gburu nne ọkụkọ anaghị ekwe ka ụmụ ya saa anya.Ihe gburu nne ọkụkọ anaghị ekwe ka ụmụ ya saa anya.
-
Ehi richa ji nwa ogbenye, ọ ga-abanye n'ọba ji ọgaranya.Ehi richa ji nwa ogbenye, ọ ga-abanye n'ọba ji ọgaranya.
المزيد من المنشورات