Πρόσφατες ενημερώσεις
-
Ọ nweghị ihe abalị mere ehihe na-agaghị ama.Ọ nweghị ihe abalị mere ehihe na-agaghị ama.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 142 Views 0 ΠροεπισκόπησηΠαρακαλούμε συνδέσου στην Κοινότητά μας για να δηλώσεις τι σου αρέσει, να σχολιάσεις και να μοιραστείς με τους φίλους σου!
-
ARỤ (Agwa Rụrụ Uṅyi)
Arụ bụ nsọala nke emejọrọ ala ,mmadụ ma ọ bụ chi.Ọ bụ agwa rụrụ uṅyi. Arụ bụ ihe mmadụ kpachara-anya mee.
Arụ metụtara ikwafụ ọbara, mmekọrita nwoke na nwaanyị nke omenaala igbo na-anabataghị, dika itepu ime n’ihe ndị ọzọ. Ntị nuru ya na-agbapụ aka ma si tufịakwa!
Ndị igbo were ihe ndị a dika arụ: Nna na nwa ya inwe mmekọ nwoke na nwaanyị, nne na nwa inwe mmekọ nwoke na nwaanyị, nwanne na nwanne inwe mmekọ nwoke na nwaanyị. Ndị ọzọ bụ nwaaanyị na nwaanyị inwe mmekọ, nwoke na nwoke inwe mmekọ, nwoke ma ọ bụ nwaanyị inwe mmekọ onye ọ gaghị alụ (nwa nwanne gị nwaanyị/nwa nwanne gị nwoke, nwanne nwaanyị gị/nwanne di gị). Akwụkwọ nsọ megidere agwa ọjọọ ndị a (leviticus 18:6-18).
Ịkwafụ obara n’udi ọ bụla, ikwaso nwaanyị iko n’ike, mmadụ ịdina anụmanụ, ị ji mmadụ agwọ ọgwụ ego, mmadụ igbu onwe ya, ị nara mmadụ ala ya na ike .
Ndị mmadụ n’etinye aka n’omume rụrụ arụ ndị a site n’echiche gbagọrọ agbagọ. Ụfodụ na-eme ya maka ego na ịkịkere. Nke ọzọ bụ agwa gịnị ga-eme?, anya ụkwụ. Enweghị ntụziaka gbasara omenaala di iche iche. Echeghị echiche gbasara ọghọm di na ya, maka onye buru Chi ya ụzọ ọ gbawụrụ onwe ya na-ọsọ.
Ọghọm mekụtara onye mere arụ, bụ ịkwa-ala. Onye isi ala na ndị obodo n’akpọrọ onye ahụ na ngwa ihe ndị ọ zụtara gagharịa n’obodo. Ọ n’ewedata nsọpụrụ onye ahụ na ezinaụlọ ya. Ana achụpụ onye ahu n’obodo/otu di iche iche. Ana akwụ ụgwọ ọchụ/igbu mmadụ site na-ego, ala ma ọ bụ mmadụ. ọ n’emekụta alụ m di na nwunye nke ndị ntọrọrobịa. Umụaka ndị amụtara site n’agwa ọjọọ a n’a bụ nsogbu nye obodo ha. Arụ n’ eweta onwu ike, agaghị n’ihu na ọrịa di iche iche. Arụ ndị nne na nna mere na-emekuta oganiihu na-ahụike ụmụ ụmụ ha. Onye gbụrụ nwa nne ya maka ego ma ọ bụ ala agaghị enwe ezumike na ndụ ya. Mmadụ nwere ike gaa nga(mkpọrọ) maka agwa ọjọọ ndị a. Ana ele onye dinara anụmanụ anya dika onye isi n’adighị mma. Onye mere arụ di n’ụjọ mgbe niile.
Nwa afọ igbo ọ bụla ga-enye aka ịkwusị agwa ọjọọ a site n’ịnye ndị ntọrọbịa ezigbo ndụmọdụ. Ndị nne na nna ga akọwara ụmụ ha ihe ndị bụ arụ n’obodo ha-maka ngide nnụnụ bụ n’ụtụtụ.
Ndị nwoke na ndị nwaanyi ga e nwe ụlọ ebe ndina nke ha, maka anaghị edebe ji na ewu n’otu ụlọ.
Ndị nne ga egosi ndị nwaanyị ka esi eke ekike ga ekpụshị ahụ ha nke ọma mgbe ọ bụla. Nwee ndidi ma na-agbasị mbọ ike. Maka aka ajaja butere ọnụ mmanụ mmanụ. Erela mpkụrụ obi gị maka ego .
Arụ bụ ikụkụ ọjọọ, echetala ya ma ọ bụ ime ya.
Arụ na-esi ịsị karịa nkapị/nkakwụ.
ARỤ (Agwa Rụrụ Uṅyi) Arụ bụ nsọala nke emejọrọ ala ,mmadụ ma ọ bụ chi.Ọ bụ agwa rụrụ uṅyi. Arụ bụ ihe mmadụ kpachara-anya mee. Arụ metụtara ikwafụ ọbara, mmekọrita nwoke na nwaanyị nke omenaala igbo na-anabataghị, dika itepu ime n’ihe ndị ọzọ. Ntị nuru ya na-agbapụ aka ma si tufịakwa! Ndị igbo were ihe ndị a dika arụ: Nna na nwa ya inwe mmekọ nwoke na nwaanyị, nne na nwa inwe mmekọ nwoke na nwaanyị, nwanne na nwanne inwe mmekọ nwoke na nwaanyị. Ndị ọzọ bụ nwaaanyị na nwaanyị inwe mmekọ, nwoke na nwoke inwe mmekọ, nwoke ma ọ bụ nwaanyị inwe mmekọ onye ọ gaghị alụ (nwa nwanne gị nwaanyị/nwa nwanne gị nwoke, nwanne nwaanyị gị/nwanne di gị). Akwụkwọ nsọ megidere agwa ọjọọ ndị a (leviticus 18:6-18). Ịkwafụ obara n’udi ọ bụla, ikwaso nwaanyị iko n’ike, mmadụ ịdina anụmanụ, ị ji mmadụ agwọ ọgwụ ego, mmadụ igbu onwe ya, ị nara mmadụ ala ya na ike . Ndị mmadụ n’etinye aka n’omume rụrụ arụ ndị a site n’echiche gbagọrọ agbagọ. Ụfodụ na-eme ya maka ego na ịkịkere. Nke ọzọ bụ agwa gịnị ga-eme?, anya ụkwụ. Enweghị ntụziaka gbasara omenaala di iche iche. Echeghị echiche gbasara ọghọm di na ya, maka onye buru Chi ya ụzọ ọ gbawụrụ onwe ya na-ọsọ. Ọghọm mekụtara onye mere arụ, bụ ịkwa-ala. Onye isi ala na ndị obodo n’akpọrọ onye ahụ na ngwa ihe ndị ọ zụtara gagharịa n’obodo. Ọ n’ewedata nsọpụrụ onye ahụ na ezinaụlọ ya. Ana achụpụ onye ahu n’obodo/otu di iche iche. Ana akwụ ụgwọ ọchụ/igbu mmadụ site na-ego, ala ma ọ bụ mmadụ. ọ n’emekụta alụ m di na nwunye nke ndị ntọrọrobịa. Umụaka ndị amụtara site n’agwa ọjọọ a n’a bụ nsogbu nye obodo ha. Arụ n’ eweta onwu ike, agaghị n’ihu na ọrịa di iche iche. Arụ ndị nne na nna mere na-emekuta oganiihu na-ahụike ụmụ ụmụ ha. Onye gbụrụ nwa nne ya maka ego ma ọ bụ ala agaghị enwe ezumike na ndụ ya. Mmadụ nwere ike gaa nga(mkpọrọ) maka agwa ọjọọ ndị a. Ana ele onye dinara anụmanụ anya dika onye isi n’adighị mma. Onye mere arụ di n’ụjọ mgbe niile. Nwa afọ igbo ọ bụla ga-enye aka ịkwusị agwa ọjọọ a site n’ịnye ndị ntọrọbịa ezigbo ndụmọdụ. Ndị nne na nna ga akọwara ụmụ ha ihe ndị bụ arụ n’obodo ha-maka ngide nnụnụ bụ n’ụtụtụ. Ndị nwoke na ndị nwaanyi ga e nwe ụlọ ebe ndina nke ha, maka anaghị edebe ji na ewu n’otu ụlọ. Ndị nne ga egosi ndị nwaanyị ka esi eke ekike ga ekpụshị ahụ ha nke ọma mgbe ọ bụla. Nwee ndidi ma na-agbasị mbọ ike. Maka aka ajaja butere ọnụ mmanụ mmanụ. Erela mpkụrụ obi gị maka ego . Arụ bụ ikụkụ ọjọọ, echetala ya ma ọ bụ ime ya. Arụ na-esi ịsị karịa nkapị/nkakwụ.0 Σχόλια 2 Μοιράστηκε 222 Views 0 Προεπισκόπηση -
Empower yourself with the unique Igbo book for beginners, Contact Gospel Home (Aguda) at 08066542254, Pastor Mike (Aguda) at 08033516727, Silver Peter (Lawanson) at 08038300666, Educhuks (Okoko) Summit Bks (Okoko) at 08063762336, or Oshokeme (Abuja) at 08137773864. WhatsApp at +23407064308957.
Empower yourself with the unique Igbo book for beginners, Contact Gospel Home (Aguda) at 08066542254, Pastor Mike (Aguda) at 08033516727, Silver Peter (Lawanson) at 08038300666, Educhuks (Okoko) Summit Bks (Okoko) at 08063762336, or Oshokeme (Abuja) at 08137773864. WhatsApp at +23407064308957. -
Empower yourself with the unique Igbo book for beginners, Contact Gospel Home (Aguda) at 08066542254, Pastor Mike (Aguda) at 08033516727, Silver Peter (Lawanson) at 08038300666, Educhuks (Okoko) Summit Bks (Okoko) at 08063762336, or Oshokeme (Abuja) at 08137773864. WhatsApp at +23407064308957.
Empower yourself with the unique Igbo book for beginners, Contact Gospel Home (Aguda) at 08066542254, Pastor Mike (Aguda) at 08033516727, Silver Peter (Lawanson) at 08038300666, Educhuks (Okoko) Summit Bks (Okoko) at 08063762336, or Oshokeme (Abuja) at 08137773864. WhatsApp at +23407064308957. -
Ndu bụ akụNdu bụ akụ
-
Aghara ndu kpaa akụ ọ bụrụ nke ndị iro.Aghara ndu kpaa akụ ọ bụrụ nke ndị iro.
-
Ngwere niile makpụ amakpụ onweghị onye ma nke afọ na ahị.Ngwere niile makpụ amakpụ onweghị onye ma nke afọ na ahị.
-
Ukwụ ọkụkọ zoro nwa ya adịghị egbu ya.Ukwụ ọkụkọ zoro nwa ya adịghị egbu ya.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 155 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Onye di ndu nwere olile anya.Onye di ndu nwere olile anya.
-
Ụnụ aboolachị ndị ọma!Ụnụ aboolachị ndị ọma!0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 159 Views 0 Προεπισκόπηση
-
0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 171 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Biko adịghị ese okwu.Biko adịghị ese okwu.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 157 Views 0 Προεπισκόπηση -
Onyinye pụrụ iche ị ga-enye nwa gị b asụsụ igbo.Onyinye pụrụ iche ị ga-enye nwa gị b asụsụ igbo.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 202 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Ngozi na mbuli elu ga-abu nke gị.Ngozi na mbuli elu ga-abu nke gị.
-
Ụnụ aboolach?Ụnụ aboolach?0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 145 Views 0 Προεπισκόπηση
-
0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 153 Views 0 Προεπισκόπηση
-
0 Σχόλια 1 Μοιράστηκε 188 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Mmadụ atọ kee puku naịra isii (N60,000). Ego ole ka otu onye ketara?Mmadụ atọ kee puku naịra isii (N60,000). Ego ole ka otu onye ketara?0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 183 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Mgbe ịna eri, mgbe ịna aṅu echefule Chineke kere gị.Mgbe ịna eri, mgbe ịna aṅu echefule Chineke kere gị.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 178 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Azụ iri (10) ewepun ya atọ. Ole fọrọ?Azụ iri (10) ewepun ya atọ. Ole fọrọ?0 Σχόλια 2 Μοιράστηκε 275 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Nchụ oyiNchụ oyi0 Σχόλια 5 Μοιράστηκε 427 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Onye di ndụ nwere olile anya.Onye di ndụ nwere olile anya.
-
puku naịra abụọpuku naịra abụọ
-
0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 189 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Ewu anaghị eri ihe onye mu anya.Ewu anaghị eri ihe onye mu anya.0 Σχόλια 1 Μοιράστηκε 280 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Onye di mma n'azụ?Onye di mma n'azụ?0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 143 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Egbe bere ụgo bere nkesị ibe ya ebele nku kwakwa ya.Egbe bere ụgo bere nkesị ibe ya ebele nku kwakwa ya.
-
Ndeewoo nu oo...
Ndeewoo nu oo...0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 174 Views 0 Προεπισκόπηση -
Jisie nu ike.Jisie nu ike.
-
Ndeewoo nu oo...Ndeewoo nu oo...0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 211 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Kwuo kwe nke ịma.Kwuo kwe nke ịma.
-
Egbe bere ụgo bere nke sị ibe ya ebela nku kwakwa ya.Egbe bere ụgo bere nke sị ibe ya ebela nku kwakwa ya.
-
Egbule onye agbata obi gị.Egbule onye agbata obi gị.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 297 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Gbala m afa ndụ,agbala nke ọnwụ.Gbala m afa ndụ,agbala nke ọnwụ.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 286 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Gbala m afa ndu,agbala nke ọnwu.Gbala m afa ndu,agbala nke ọnwu.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 175 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Gada.chat has no borderline, keep flying!0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 208 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Onye bụ onye agbata obi gị?
Onye bụ onye agbata obi gị?0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 135 Views 0 Προεπισκόπηση -
Udo ka mma.
Udo ka mma.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 131 Views 0 Προεπισκόπηση -
Ewu na-eso onye ji ịgu nkwụ.Ewu na-eso onye ji ịgu nkwụ.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 147 Views 0 Προεπισκόπηση
-
0 Σχόλια 2 Μοιράστηκε 270 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Ewu na-eso onye ji ịgu nkwụ.Ewu na-eso onye ji ịgu nkwụ.
-
Ọchi abughị ụtọ.Ọchi abughị ụtọ.
-
Gwam gwam gwam ihe mere eze ji rachaa ntụ?Gwam gwam gwam ihe mere eze ji rachaa ntụ?
-
-
Otu nari puku naịra.Otu nari puku naịra.
-
-
Kwụtụrụ m abughị, meturu m.Kwụtụrụ m abughị, meturu m.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 194 Views 0 Προεπισκόπηση
-
I nwere ike ji ose ọji kute arụsị, mgbe ọ ga-ala ọ chọwa ehi.I nwere ike ji ose ọji kute arụsị, mgbe ọ ga-ala ọ chọwa ehi.0 Σχόλια 0 Μοιράστηκε 207 Views 0 Προεπισκόπηση
-
Ihe gburu nne ọkụkọ anaghị ekwe ka ụmụ ya saa anya.Ihe gburu nne ọkụkọ anaghị ekwe ka ụmụ ya saa anya.
-
Ehi richa ji nwa ogbenye, ọ ga-abanye n'ọba ji ọgaranya.Ehi richa ji nwa ogbenye, ọ ga-abanye n'ọba ji ọgaranya.
και άλλες ιστορίες